Nehemaya 7:60
Nehemiah 7:60 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392).
Nehemiah 7:60 in English
Nehemiah 7:60 · Berean Standard Bible
The temple servants and descendants of the servants of Solomon numbered 392 in all.
Context
58Jaala, Dakon, Gidel, 59Shefataya, Hatil,
Pokeret-Hazebaim na Amọn. 60Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). 61Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel. 62Ndị agbụrụ:
Delaya, ndị Tobaya na ndị Nekoda, narị isii na iri anọ na abụọ (642).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.