Nehemaya 13:31
Nehemiah 13:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emekwara m ka a na-ebubata nkụ nke ebe ịchụ aja nʼoge kwesiri, meekwa ka a na-ewebata onyinye mkpụrụ mbụ niile nʼoge ha. Cheta m Chineke, gosi m ihuọma gị. 13:6 Sairọs nyere onwe ya aha a, bụ Eze Babilọn, mgbe o meriri ndị Babilọn nʼagha.
Nehemiah 13:31 in English
Nehemiah 13:31 · Berean Standard Bible
I also arranged for contributions of wood at the appointed times, and for the firstfruits. Remember me, O my God, with favor.
Context
29Cheta ha, Chineke m, nʼihi na ha merụrụ ọrụ nchụaja, na ọgbụgba ndụ ọrụ nchụaja, na nke ndị Livayị. 30Ya mere, e doro m ndị nchụaja, na ndị Livayị ọcha, wezugakwa ihe ọbụla nke na-ekwesighị nʼebe ha nọ. E kenyere m ha ọrụ, onye ọbụla nʼije ozi ya. 31Emekwara m ka a na-ebubata nkụ nke ebe ịchụ aja nʼoge kwesiri, meekwa ka a na-ewebata onyinye mkpụrụ mbụ niile nʼoge ha.
Cheta m Chineke, gosi m ihuọma gị.
13:6 Sairọs nyere onwe ya aha a, bụ Eze Babilọn, mgbe o meriri ndị Babilọn nʼagha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.