Nehum 2:1
Nahum 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị. Chee ebe gị niile e wusiri ike nche. Chee ụzọ niile nche, mee ka ụkwụ gị sie ike nʼala. Chịkọtakwa ike gị niile.
Nahum 2:1 in English
Nahum 2:1 · Berean Standard Bible
One who scatters advances against you, O Nineveh. Guard the fortress! Watch the road! Brace yourselves!* Summon all your strength!
Context
1Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị.
Chee ebe gị niile e wusiri ike nche.
Chee ụzọ niile nche,
mee ka ụkwụ gị sie ike nʼala.
Chịkọtakwa ike gị niile. 2Onyenwe anyị ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi,
dịka ịma mma nke Izrel
ọ bụ ezie na ndị mbibi ebibiela ha,
lakwaa alaka osisi vaịnị ha niile nʼiyi. 3Ọta ndị agha ya na-acha ọbara ọbara,
ndị bụ dike nʼagha yikwa uwe na-acha uhie uhie.
Igwe e ji wuo ụgbọ agha na-egbu amụma
nʼụbọchị ahụ ha na-ejikere agha,
otu a kwa, ha na-efegharịkwa ùbe ha eji osisi fịa mee.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.