Native Bible

Mark 7:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla, ma mgbe ọ na-eme nke a ha gara nʼihu na-akọsa ya ebe niile.

Mark 7:36 in English

Mark 7:36 · Berean Standard Bible

Jesus ordered them not to tell anyone. But the more He ordered them, the more widely they proclaimed it.

Context

34O leliri anya nʼeluigwe sụọ ude sị ya, “Ef fata,” nke pụtara “Meghee!” 35Ngwangwa, ntị ya meghere, a tọpụkwara ire ya, ọ malite ikwu okwu nke ọma. 36Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla, ma mgbe ọ na-eme nke a ha gara nʼihu na-akọsa ya ebe niile. 37Ọ tụrụ ha nʼanya nke ukwuu, ha kwuo sị, “O meela ihe niile nke ọma. Ọ na-eme ka ọ bụladị ndị ntị chiri nụ ihe, ma mee ka ndị ogbi kwuo okwu.” 7:4 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie ị ga-ahụta ma ihe ndina. 7:7 Aịz 29:13 7:10 Ọpụ 20:12; Dit 5:16 7:10 Ọpụ 21:17; Lev 20:9 7:11 Nke a adịghị nʼiwu Chineke nyere. 7:16 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị isi 4 nʼamaokwu nke 23. 7:24 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ i ga-ahụ Taịa na Saịdọn.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.