Mak 6:42
Mark 6:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha niile riri rijuo afọ.
Mark 6:42 in English
Mark 6:42 · Berean Standard Bible
They all ate and were satisfied,
Context
40Ya mere, ha nọdụrụ ala, iri mmadụ ise nʼotu ebe, narị mmadụ nʼebe ọzọ. 41Ọ naara ogbe achịcha ise na azụ abụọ ndị ahụ, welie anya ya elu, nye ekele. Ọ nyawara achịcha ahụ nye ya ndị na-eso ụzọ ya ka ha kee ndị mmadụ ahụ. Otu aka ahụkwa ọ nyawakwara azụ abụọ ahụ nyekwa ha niile. 42Ha niile riri rijuo afọ. 43Ha tụtụkọtara iberibe achịcha na azụ tụtụjuo nkata iri na abụọ. 44Ọnụọgụgụ ndị nwoke riri ogbe achịcha ahụ dị puku mmadụ ise.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.