Native Bible

Mark 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha gafere nʼofe ọzọ nke osimiri ahụ nʼakụkụ obodo Gerazin.*

Mark 5:1 in English

Mark 5:1 · Berean Standard Bible

On the other side of the sea, they arrived in the region of the Gerasenes.*

Context

1Ha gafere nʼofe ọzọ nke osimiri ahụ nʼakụkụ obodo Gerazin.* 2Mgbe Jisọs sitere nʼụgbọ ahụ pụta, otu nwoke mmụọ na-adịghị ọcha si nʼebe a na-eli ozu bịa zute ya. 3Nwoke a bi nʼetiti ili ndị ahụ. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ ike ya agbụ, ọ bụladị iji eriri igwe kee ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.