Native Bible

Mark 2:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, Nwa nke Mmadụ bụ Onyenwe ọ bụladị ụbọchị izuike.

Mark 2:28 in English

Mark 2:28 · Berean Standard Bible

Therefore, the Son of Man is Lord even of the Sabbath.”

Context

26Nʼoge Abịata bụ onyeisi nchụaja, ọ banyere nʼụlọ Chineke taa achịcha e chere nʼihu ya, nke ziri ezi na ọ bụ naanị ndị nchụaja kwesiri ịta ya. O nyetụkwara ndị ya na ha so.” 27Mgbe ahụ, ọ gwakwara ha sị, “E mere ụbọchị izuike maka mmadụ, emeghị mmadụ maka ụbọchị izuike.” 28Ya mere, Nwa nke Mmadụ bụ Onyenwe ọ bụladị ụbọchị izuike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.