Native Bible

Mak 15:28

Igbo· Change

Mark 15:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu.*

Context

26Ha depụtara ebubo ha boro ya kwụba ya nʼelu obe ahụ, nke bụ: Eze ndị Juu. 27Ha kpọgidekwara ya na ndị ohi abụọ nʼobe, otu nʼaka nri ya, nke ọzọ nʼaka ekpe ya. 28A gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu.* 29Ndị mmadụ si nʼebe ahụ gafee fufere isi ha na-ekwutọ ya, na-asị, “Leenụ gị! Onye ga-akwada ụlọnsọ ma wugharịa ya nʼabalị atọ. 30Zọpụtanụ onwe gị! Si nʼelu obe ahụ rịdata.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.