Native Bible

Mark 15:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha kpọgidekwara ya na ndị ohi abụọ nʼobe, otu nʼaka nri ya, nke ọzọ nʼaka ekpe ya.

Mark 15:27 in English

Mark 15:27 · Berean Standard Bible

Along with Jesus, they crucified two robbers,* one on His right and one on His left.*

Context

25Ha kpọgidere ya nʼobe nʼelekere itoolu nke ụtụtụ. 26Ha depụtara ebubo ha boro ya kwụba ya nʼelu obe ahụ, nke bụ: Eze ndị Juu. 27Ha kpọgidekwara ya na ndị ohi abụọ nʼobe, otu nʼaka nri ya, nke ọzọ nʼaka ekpe ya. 28A gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu.* 29Ndị mmadụ si nʼebe ahụ gafee fufere isi ha na-ekwutọ ya, na-asị, “Leenụ gị! Onye ga-akwada ụlọnsọ ma wugharịa ya nʼabalị atọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.