Native Bible

Mark 15:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebe ọ maara na ọ bụ nʼihi ekworo ka ndịisi nchụaja ji nyefee Jisọs nʼaka ya.

Mark 15:10 in English

Mark 15:10 · Berean Standard Bible

For he knew it was out of envy that the chief priests had handed Jesus over.

Context

8Igwe mmadụ gbakọrọ na-arịọ Pailet ka o mezuoro ha omenaala ha. 9Mgbe ahụ ọ jụrụ ha sị, “Unu chọrọ ka m hapụrụ unu eze ndị Juu?” 10Ebe ọ maara na ọ bụ nʼihi ekworo ka ndịisi nchụaja ji nyefee Jisọs nʼaka ya. 11Ma ndịisi nchụaja kpaliri igwe mmadụ ahụ ka ha kwagide ya ka ọ hapụrụ ha Barabas. 12Pailet jụrụ ha ọzọ sị, “Gịnị ka m ga-eme nwoke a unu kpọrọ eze ndị Juu?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.