Mak 14:1
Mark 14:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abalị abụọ tupu e mee Mmemme Ngabiga* na mmemme achịcha na-ekoghị eko, ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu nọkwa na-achọ ụzọ aghụghọ ha ga-esi jide Jisọs gbuo ya.
Mark 14:1 in English
Mark 14:1 · Berean Standard Bible
Now the Passover and the Feast of Unleavened Bread * were two days away, and the chief priests and scribes were looking for a covert way to arrest Jesus and kill Him.
Context
1Abalị abụọ tupu e mee Mmemme Ngabiga* na mmemme achịcha na-ekoghị eko, ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu nọkwa na-achọ ụzọ aghụghọ ha ga-esi jide Jisọs gbuo ya. 2Ma ha kwuru sị, “Ọ gaghị abụ nʼoge mmemme a, ka ọgbaaghara ghara ịdị.” 3Ka ọ nọdụrụ nʼoche nri na Betani nʼụlọ Saimọn onye ekpenta, otu nwanyị bu karama alabasta mmanụ otite dị oke ọnụahịa, nke e jiri ezigbo naad mee, batara. Ọ kụwara karama ahụ, wụsa ya mmanụ otite ahụ nʼisi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.