Native Bible

Mark 13:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe m gwara unu ka m na-agwakwa mmadụ niile. ‘Nọrọnụ na nche.’ ” 13:14 Dan 9:27; 11:31; 12:11 13:25 Aịz 13:10; 34:4 13:33 Akwụkwọ ndị ochie na-edenye, na-ekpe ekpere.

Mark 13:37 in English

Mark 13:37 · Berean Standard Bible

And what I say to you, I say to everyone: Keep watch!”

Context

35“Ya mere nọrọnụ na nche, nʼihi na unu amaghị mgbe Onyenwe ụlọ ga-alọta. Ma ọ bụ nʼuhuruchi maọbụ nʼetiti abalị. Maọbụ mgbe ọkụkụ kwara akwa, maọbụ nʼisi ụtụtụ. 36Ọ bụrụ na ọ lọta na mberede, unu ekwela ka ọ lọkwute unu mgbe unu nọ nʼụra. 37Ihe m gwara unu ka m na-agwakwa mmadụ niile. ‘Nọrọnụ na nche.’ ” 13:14 Dan 9:27; 11:31; 12:11 13:25 Aịz 13:10; 34:4 13:33 Akwụkwọ ndị ochie na-edenye, na-ekpe ekpere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.