Native Bible

Mark 1:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Jisọs ji ịdọ aka na ntị zilaga ya,

Mark 1:43 in English

Mark 1:43 · Berean Standard Bible

Jesus promptly sent him away with a stern warning:

Context

41Ebe o jupụtara nʼọmịiko, Jisọs setịpụrụ aka ya metụ ya sị, “Achọrọ m, dị ọcha!” 42Ngwangwa ekpenta ya hapụrụ ya, e mekwara ka ọ dị ọcha. 43Mgbe ahụ, Jisọs ji ịdọ aka na ntị zilaga ya, 44ọ gwara ya sị, “Hụkwa na ọ dịghị onye ọbụla ị ga-agwa ihe a. Kama gaa gosi onye nchụaja onwe gị. Chụọkwa aja dị ka Mosis nyere nʼiwu, maka ime ka ị dị ọcha gị, ka ọ bụrụ ihe ama nye ha.” 45Ma ọ pụrụ malite ịkọsa akụkọ banyere ọgwụgwọ ya ebe niile. Nʼihi ya Jisọs enwekwaghị ike ịbanye nʼobodo, kama ọ gara nọrọ nʼebe zoro ezo. Ma ndị mmadụ na-abịakwutekwa ya site nʼebe niile dị iche iche. 1:2 Mal 3:1 1:3 Aịz 40:3

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.