Matiu 9:31
Matthew 9:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ha pụrụ gbasaa akụkọ a ebe niile nʼala ahụ.
Matthew 9:31 in English
Matthew 9:31 · Berean Standard Bible
But they went out and spread the news about Him throughout the land.
Context
29O metụrụ ha aka nʼanya sị ha, “Ya dịrị unu dị ka okwukwe unu si dị.” 30Ngwangwa ndị ìsì ahụ bidoro ịhụ ụzọ. Jisọs maara ha ọkwa sị ha “Unu agwakwala onye ọbụla.” 31Ma ha pụrụ gbasaa akụkọ a ebe niile nʼala ahụ. 32Mgbe ndị a sitere nʼebe ahụ pụọ, ndị ọzọ buteere ya nwoke dara ogbi, onye mmụọ ọjọọ bikwa nʼime ya. 33Mgbe ọ chụpụrụ mmụọ ọjọọ ahụ, onye ogbi ahụ bidoro ikwu okwu. Ibubo nwụrụ igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ. Ha sịrị, “Anyị ahụtụbeghị ihe dị otu a nʼala Izrel.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.