Matiu 8:5
Matthew 8:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ banyere na Kapanọm,* otu onye ọchịagha* bịakwutere ya rịọọ ka o nyere ya aka.
Matthew 8:5 in English
Matthew 8:5 · Berean Standard Bible
When Jesus had entered Capernaum, a centurion came and pleaded with Him,
Context
3O setịpụrụ aka ya, metụ ya sị, “Achọrọ m ka ị dị ọcha, dịrịkwa ọcha!” Ngwangwa, ekpenta ahụ lara. 4Jisọs nyere nwoke ahụ iwu sị ya, “Hụ na ịgwaghị onye ọbụla, kama gaa gosi onye nchụaja onwe gị, chụọkwa aja onyinye dịka Mosis, nyere nʼiwu, ka ọ bụrụ ihe ama nye ya.” 5Mgbe ọ banyere na Kapanọm,* otu onye ọchịagha* bịakwutere ya rịọọ ka o nyere ya aka. 6Ọ sịrị, “Onyenwe m, onye na-ejere m ozi dina nʼụlọ nʼoke ihe mgbu, akụkụ ahụ ya kpọnwụkwara akpọnwụ.” 7Jisọs sịrị ya, “Ọ bụ m bịa gwọọ ya?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.