Native Bible

Matthew 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọtụtụ mmadụ sooro Jisọs mgbe o si nʼugwu ahụ rịdata.

Matthew 8:1 in English

Matthew 8:1 · Berean Standard Bible

When Jesus came down from the mountain, large crowds followed Him.

Context

1Ọtụtụ mmadụ sooro Jisọs mgbe o si nʼugwu ahụ rịdata. 2Mgbe ha na-aga nʼụzọ, otu onye ekpenta bịakwutere ya kpọọ isiala nye ya, rịọ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.” 3O setịpụrụ aka ya, metụ ya sị, “Achọrọ m ka ị dị ọcha, dịrịkwa ọcha!” Ngwangwa, ekpenta ahụ lara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.