Matiu 5:48
Matthew 5:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, unu kwesiri izuoke nʼịrụ ọrụ ọma, dịka Nna unu bi nʼeluigwe si zukwaa oke. 5:21 Ọpụ 20:13 5:22 Ọfọ ogori, nʼokwu nlelị anya 5:22 Nke a pụtara nwanna nʼime Kraịst 5:22 Maọbụ, Onye na-enweghị uche 5:26 Maọbụ, ụgwọ niile 5:27 Ọpụ 20:14 5:31 Dit 24:1 5:38 Ọpụ 21:24; Lev 24:20; Dit 19:21 5:43 Lev 19:18
Matthew 5:48 in English
Matthew 5:48 · Berean Standard Bible
Be perfect, therefore, as your heavenly Father is perfect.
Context
46Ọ bụrụ naanị ndị hụrụ unu nʼanya ka unu na-ahụ nʼanya, gịnị ga-abụ ụgwọ ọrụ unu? Ọ bụladị ndị ọna ụtụ na-emekwa otu a. 47Ọ bụrụkwa na unu na-ekele naanị ndị enyi unu ekele, ọ dịghị ihe ọbụla dị iche nʼebe unu na ndị ọzọ nọ. Nʼihi na ndị na-amaghị Chineke na-emekwa otu ahụ. 48Ya mere, unu kwesiri izuoke nʼịrụ ọrụ ọma, dịka Nna unu bi nʼeluigwe si zukwaa oke.
5:21 Ọpụ 20:13
5:22 Ọfọ ogori, nʼokwu nlelị anya
5:22 Nke a pụtara nwanna nʼime Kraịst
5:22 Maọbụ, Onye na-enweghị uche
5:26 Maọbụ, ụgwọ niile
5:27 Ọpụ 20:14
5:31 Dit 24:1
5:38 Ọpụ 21:24; Lev 24:20; Dit 19:21
5:43 Lev 19:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.