Matiu 4:17
Matthew 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼoge ahụ gaa nʼihu Jisọs bidoro na-ekwusa na-asị, “Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.”
Matthew 4:17 in English
Matthew 4:17 · Berean Standard Bible
From that time on Jesus began to preach, “Repent, for the kingdom of heaven is near.”
Context
15“Ala Zebụlọn na ala Naftalị,
nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan,
Galili nke ndị mba ọzọ, 16ndị nọ nʼọchịchịrị
ahụla ìhè dị ukwuu.
Ndị bi nʼala onyinyo ọnwụ
ka ìhè nwukwasịrị.”* 17Site nʼoge ahụ gaa nʼihu Jisọs bidoro na-ekwusa na-asị, “Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.” 18Ma mgbe Jisọs na-agafe nʼakụkụ osimiri Galili, ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saimọn onye a na-akpọ Pita, na Andru nwanne ya, ndị ọrụ ha bụ ịkụ azụ, ebe ha nọ nʼụgbọ mmiri na-akụ azụ. 19Ọ sịrị ha, “Bịanụ soro m. Aga m eme unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.