Native Bible

Matthew 27:65 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Pailet gwara ha sị, “Unu nwere otu ndị agha na-eche nche, kpọrọnụ ha gaa mechisie ili ahụ ike dị ka unu si maara eme.”

Matthew 27:65 in English

Matthew 27:65 · Berean Standard Bible

“You have a guard,” Pilate said. “Go, make the tomb as secure as you know how.”

Context

63Ha kwuru sị, “Nna anyị ukwu, anyị na-echeta na mgbe onye ụgha ahụ dị ndụ, ọ sịrị na ya ga-esi nʼọnwụ bilie mgbe ụbọchị atọ gasịrị. 64Ya mere, nye iwu ka ndị agha gị na-eche ili ya nche, ruo mgbe ụbọchị atọ gasịrị. Nke a ga-egbochi ndị na-eso ụzọ ya ịga zuru ozu ya. Ka ha ghara ị sịkwa ndị mmadụ na o sitela nʼọnwụ bilie. Ọ bụrụ na ha agha ụgha dị otu a, ọ ga-ajọrọ anyị njọ mgbe ahụ karịa na mbụ.” 65Pailet gwara ha sị, “Unu nwere otu ndị agha na-eche nche, kpọrọnụ ha gaa mechisie ili ahụ ike dị ka unu si maara eme.” 66Ya mere, ha kpọrọ ndị agha gaa mechizie ọnụ ili ahụ. Ha kakwara akara nʼelu nkume ahụ. 27:8 Maọbụ, Ubi Ọbara 27:10 Zek 11:12,13; Jer 19:1-13; 32:6-9 27:27 Nke a na-akpọ Pritoriọm nʼasụsụ Griik. 27:35 Imezu ihe e dere nʼAbụ Ọma 22:18. 27:46 Abụ 22:1 27:55 Nʼihi ịhụ maka mkpa ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.