Native Bible

Matthew 27:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọzọkwa, Jisọs jiri oke olu tie mkpu, kubie ume.

Matthew 27:50 in English

Matthew 27:50 · Berean Standard Bible

When Jesus had cried out again in a loud voice, He yielded up His spirit.

Context

48Nʼotu oge ahụ kwa otu onye nʼime ha gbaara ọsọ were ogbo denye ya na mmanya gbara ụka, fanye ya nʼosisi, welie ya elu, chee ya ka ọ ṅụọ. 49Ma ndị ọzọ sịrị, “Hapụnụ, ka anyị lee ma Ịlaịja ọ ga-abịa ịzọpụta ya.” 50Ọzọkwa, Jisọs jiri oke olu tie mkpu, kubie ume. 51Nʼotu ntabi anya ahụ kwa, akwa mgbochi nke ụlọnsọ ahụ gbawara site nʼelu ruo nʼala. Ala makwara jijiji. Nkume tiwasịkwara. 52Ala ili meghere. A hụrụ ọtụtụ ndị nsọ, ndị nwụrụ anwụ, ka e mere ka ha si nʼọnwụ bilie.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.