Native Bible

Matthew 24:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị ka ọ dị nʼụbọchị Noa.

Matthew 24:37 in English

Matthew 24:37 · Berean Standard Bible

As it was in the days of Noah, so will it be at the coming of the Son of Man.

Context

35Eluigwe na ụwa ga-agabiga, ma okwu m enweghị ike ịgabiga. 36“Ma o nweghị onye ọbụla maara ụbọchị ahụ, maọbụ oge awa ahụ ga-abụ. Ọ bụladị ndị mmụọ ozi nọ nʼeluigwe amaghị ya. Ọkpara ahụ amakwaghị. Ọ bụ naanị Nna maara ya. 37Ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị ka ọ dị nʼụbọchị Noa. 38Nʼoge ahụ tupu iju mmiri ahụ abịa, ndị mmadụ nọ na-eri na aṅụ, na-emekwa mmemme ọlụlụ di na nwunye, ruo ụbọchị Noa banyere nʼime ụgbọ mmiri ya. 39Ha amataghị ihe ga-eme tutu oke mmiri ahụ abịa kpochapụ ha niile. Otu ahụ ka ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.