Matiu 22:41
Matthew 22:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị Farisii gbakọrọ nʼotu ebe, Jisọs jụrụ ha,
Matthew 22:41 in English
Matthew 22:41 · Berean Standard Bible
While the Pharisees were assembled, Jesus questioned them:
Context
39Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, ‘Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.’* 40Iwu ndị ọzọ niile na ihe niile ndị amụma kwuru dabeere nʼebe iwu abụọ ndị a nọ.” 41Mgbe ndị Farisii gbakọrọ nʼotu ebe, Jisọs jụrụ ha, 42“Gịnị ka unu na-eche banyere Kraịst? Nwa onye ka ọ bụ?”
Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devid.” 43Ọ sịrị ha, “Gịnị mekwaranụ Devid site na ntụziaka nke Mmụọ Nsọ jiri kpọọ ya ‘Onyenwe m’? Nʼihi na ọ sịrị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.