Native Bible

Matthew 22:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jisọs gwara ha okwu ọzọ nʼilu sị,

Matthew 22:1 in English

Matthew 22:1 · Berean Standard Bible

Once again, Jesus spoke to them in parables:

Context

1Jisọs gwara ha okwu ọzọ nʼilu sị, 2“Alaeze eluigwe dị ka otu eze, nke kwadoro oke oriri ọlụlụ di na nwunye, nʼihi nwa ya nwoke. 3O zipụrụ ndị ohu ya ka ha gaa chetara ndị ahụ a kpọrọ ka ha bịa. Ma ha niile achọghị ịbịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.