Matiu 21:46
Matthew 21:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha chọrọ ụzọ ha ga-esi jide ya, ma oke egwu igwe mmadụ ahụ tụrụ ha, nʼihi na ha gụrụ ya nʼonye amụma. 21:5 Zek 9:9 21:9 Abụ 118:26 21:13 Aịz 56:7 21:13 Jer 7:11 21:16 Abụ 8:2 21:33 Maọbụ, ebe a na-apịpụta mmanya vaịnị 21:42 Abụ 118:22,23
Matthew 21:46 in English
Matthew 21:46 · Berean Standard Bible
Although they wanted to arrest Him, they were afraid of the crowds, because the people regarded Him as a prophet.
Context
44Onye ọbụla nke dakwasịrị nʼelu nkume a ga-etiwasị, ma ọ ga-egwepịa onye ọbụla nke ọ dakwasịrị.” 45Mgbe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nụrụ ilu ya ndị a, ha ghọtara na ọ na-ekwu banyere ha. 46Ha chọrọ ụzọ ha ga-esi jide ya, ma oke egwu igwe mmadụ ahụ tụrụ ha, nʼihi na ha gụrụ ya nʼonye amụma.
21:5 Zek 9:9
21:9 Abụ 118:26
21:13 Aịz 56:7
21:13 Jer 7:11
21:16 Abụ 8:2
21:33 Maọbụ, ebe a na-apịpụta mmanya vaịnị
21:42 Abụ 118:22,23
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.