Matiu 21:45
Matthew 21:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nụrụ ilu ya ndị a, ha ghọtara na ọ na-ekwu banyere ha.
Matthew 21:45 in English
Matthew 21:45 · Berean Standard Bible
When the chief priests and Pharisees heard His parables, they knew that Jesus was speaking about them.
Context
43“Ya mere, ana m eme ka unu ghọta, na a ga-anapụ unu alaeze Chineke, were ya nye ndị mba ọzọ, ndị ga-amịpụta ezi mkpụrụ. 44Onye ọbụla nke dakwasịrị nʼelu nkume a ga-etiwasị, ma ọ ga-egwepịa onye ọbụla nke ọ dakwasịrị.” 45Mgbe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nụrụ ilu ya ndị a, ha ghọtara na ọ na-ekwu banyere ha. 46Ha chọrọ ụzọ ha ga-esi jide ya, ma oke egwu igwe mmadụ ahụ tụrụ ha, nʼihi na ha gụrụ ya nʼonye amụma.
21:5 Zek 9:9
21:9 Abụ 118:26
21:13 Aịz 56:7
21:13 Jer 7:11
21:16 Abụ 8:2
21:33 Maọbụ, ebe a na-apịpụta mmanya vaịnị
21:42 Abụ 118:22,23
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.