Matiu 2:23
Matthew 2:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gara biri nʼobodo a na-akpọ Nazaret. E sitekwara otu a mezuo okwu ọnụ ndị amụma sị na, “A ga-akpọ ya onye Nazaret.” 2:2 Kpakpando ya mgbe ọ walitere 2:4 Maọbụ, Onye nzọpụta 2:6 Mai 5:2 2:11 Maọbụ, mgbaisiọma 2:11 Maọbụ, mgba ilu 2:15 Hos 11:1 2:18 Jer 31:15 2:22 Akelus Onye ketara ịchị otu ụzọ nʼụzọ atọ nʼalaeze Herọd.
Matthew 2:23 in English
Matthew 2:23 · Berean Standard Bible
and he went and lived in a town called Nazareth. So was fulfilled what was spoken through the prophets: “He will be called a Nazarene.”
Context
21Ya mere, o biliri, kpọọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya, laghachi nʼala Izrel. 22Mgbe ọ nụrụ na eze ọhụrụ gbanwere Herọd na Judịa bụ nwa ya a na-akpọ Akelus,* egwu tụrụ Josef ịlaghachi ebe ahụ. Ma nʼihi na adọwo ya aka na ntị na nrọ, ọ wezugara onwe ya gaa nʼakụkụ Galili. 23Ọ gara biri nʼobodo a na-akpọ Nazaret. E sitekwara otu a mezuo okwu ọnụ ndị amụma sị na, “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”
2:2 Kpakpando ya mgbe ọ walitere
2:4 Maọbụ, Onye nzọpụta
2:6 Mai 5:2
2:11 Maọbụ, mgbaisiọma
2:11 Maọbụ, mgba ilu
2:15 Hos 11:1
2:18 Jer 31:15
2:22 Akelus Onye ketara ịchị otu ụzọ nʼụzọ atọ nʼalaeze Herọd.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.