Matiu 2:21
Matthew 2:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, o biliri, kpọọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya, laghachi nʼala Izrel.
Matthew 2:21 in English
Matthew 2:21 · Berean Standard Bible
So Joseph got up, took the Child and His mother, and went to the land of Israel.
Context
19Mgbe Herọd nwụrụ, mmụọ ozi Onyenwe anyị bịakwutere Josef na nrọ nʼIjipt 20sị ya, “Bilie, kpọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya laghachi nʼala Izrel nʼihi na ndị na-achọ igbu ya anwụọla.” 21Ya mere, o biliri, kpọọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya, laghachi nʼala Izrel. 22Mgbe ọ nụrụ na eze ọhụrụ gbanwere Herọd na Judịa bụ nwa ya a na-akpọ Akelus,* egwu tụrụ Josef ịlaghachi ebe ahụ. Ma nʼihi na adọwo ya aka na ntị na nrọ, ọ wezugara onwe ya gaa nʼakụkụ Galili. 23Ọ gara biri nʼobodo a na-akpọ Nazaret. E sitekwara otu a mezuo okwu ọnụ ndị amụma sị na, “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”
2:2 Kpakpando ya mgbe ọ walitere
2:4 Maọbụ, Onye nzọpụta
2:6 Mai 5:2
2:11 Maọbụ, mgbaisiọma
2:11 Maọbụ, mgba ilu
2:15 Hos 11:1
2:18 Jer 31:15
2:22 Akelus Onye ketara ịchị otu ụzọ nʼụzọ atọ nʼalaeze Herọd.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.