Native Bible

Matthew 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼoge ahụ kwa, ndị na-eso ụzọ Jisọs bịakwutere ya jụọ ajụjụ sị, “Olee onye dị ukwuu karịa ibe ya nʼalaeze eluigwe?”

Matthew 18:1 in English

Matthew 18:1 · Berean Standard Bible

At that time the disciples came to Jesus and asked, “Who then is the greatest in the kingdom of heaven?”

Context

1Nʼoge ahụ kwa, ndị na-eso ụzọ Jisọs bịakwutere ya jụọ ajụjụ sị, “Olee onye dị ukwuu karịa ibe ya nʼalaeze eluigwe?” 2Ọ kpọrọ otu nwantakịrị, onye o mere ka o guzoro nʼetiti ha, 3ọ sịrị, “Nʼezie, agwa m unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị ma dịrị ka ụmụntakịrị, unu agaghị aba nʼalaeze eluigwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.