Native Bible

Matthew 15:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma unu na-asị, ọ bụrụ na onye ọbụla ga-asị nna maọbụ nne ya, ihe ọbụla bụ nke ị gara erite nʼaka m bụ ‘onyinye dịrị Chineke.’

Matthew 15:5 in English

Matthew 15:5 · Berean Standard Bible

But you say that if anyone says to his father or mother, ‘Whatever you would have received from me is a gift devoted to God,’

Context

3Ọ zara ha sị, “Gịnị mere unu ji na-ada iwu Chineke nʼihi omenaala unu? 4Nʼihi na Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,’* na, ‘onye ọbụla kwujọrọ nna maọbụ nne ya ka e gbuo ya.*’* 5Ma unu na-asị, ọ bụrụ na onye ọbụla ga-asị nna maọbụ nne ya, ihe ọbụla bụ nke ị gara erite nʼaka m bụ ‘onyinye dịrị Chineke.’ 6Nʼihi ya, ha agaghị eji ya asọpụrụ nna ha maọbụ nne ha. Nʼụzọ dị otu a, unu na-eme ka okwu Chineke bụrụ ihe efu nʼihi omenaala unu. 7Ndị ihu abụọ! Amụma ahụ Aịzaya buru banyere unu bụ eziokwu. Mgbe o kwuru sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.