Matiu 12:50
Matthew 12:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na onye ọbụla na-eme ihe Nna m bi nʼeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, nakwa nne m.” 12:7 Hos 6:6 12:10 Maọbụ, ụbọchị ofufe ndị Juu 12:21 Aịz 42:1-4 12:23 Onye nzọpụta ahụ. 12:42 Maọbụ, Sheba
Matthew 12:50 in English
Matthew 12:50 · Berean Standard Bible
For whoever does the will of My Father in heaven is My brother and sister and mother.”
Context
48Ma ọ zara onye ahụ gwara ya okwu sị, “Onye bụ nne m? Olee ndị bụ ụmụnne m ndị nwoke?” 49Ọ tụrụ ndị na-eso ụzọ ya aka, sị, “Lee, ndị a bụ nne m na ụmụnne m ndị nwoke. 50Nʼihi na onye ọbụla na-eme ihe Nna m bi nʼeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, nakwa nne m.”
12:7 Hos 6:6
12:10 Maọbụ, ụbọchị ofufe ndị Juu
12:21 Aịz 42:1-4
12:23 Onye nzọpụta ahụ.
12:42 Maọbụ, Sheba
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.