Matiu 12:49
Matthew 12:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ tụrụ ndị na-eso ụzọ ya aka, sị, “Lee, ndị a bụ nne m na ụmụnne m ndị nwoke.
Matthew 12:49 in English
Matthew 12:49 · Berean Standard Bible
Pointing to His disciples, He said, “Here are My mother and My brothers.
Context
47Otu onye nʼime igwe mmadụ ahụ gwara ya okwu sị, “Lee, nne gị na ụmụnne gị ndị nwoke na-achọ ịhụ gị nʼezi. Ha chọrọ ịgwa gị okwu.” 48Ma ọ zara onye ahụ gwara ya okwu sị, “Onye bụ nne m? Olee ndị bụ ụmụnne m ndị nwoke?” 49Ọ tụrụ ndị na-eso ụzọ ya aka, sị, “Lee, ndị a bụ nne m na ụmụnne m ndị nwoke. 50Nʼihi na onye ọbụla na-eme ihe Nna m bi nʼeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, nakwa nne m.”
12:7 Hos 6:6
12:10 Maọbụ, ụbọchị ofufe ndị Juu
12:21 Aịz 42:1-4
12:23 Onye nzọpụta ahụ.
12:42 Maọbụ, Sheba
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.