Matiu 12:21
Matthew 12:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụkwa nʼaha ya ka mba niile dị nʼụwa ga-atụkwasị olileanya ha.”*
Matthew 12:21 in English
Matthew 12:21 · Berean Standard Bible
In His name the nations will put their hope.”*
Context
19Ọ gaghị ese okwu, ọ gaghị etisikwa mkpu ike.
O nweghị onye ga-anụ olu okwu ya nʼezi. 20Ọ gaghị agbaji ahịhịa riidi azọpịara nʼala,
maọbụ menyụọ ogho oriọna na-enwu ntakịrị ntakịrị,
tutu ruo mgbe ọ ga-eme ka ikpe ziri ezi merie. 21Ọ bụkwa nʼaha ya ka mba niile dị nʼụwa ga-atụkwasị olileanya ha.”* 22Emesịa, ha kpọtaara ya otu nwoke kpuru ìsì ma daakwa ogbi. Ọ bụkwa onye mmụọ ọjọọ na-esogbu. Ọ gwọrọ ya, mee ka nwoke ahụ hụ ụzọ, bidokwa ikwu okwu. 23Ihe a juru igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ anya. Nʼihi ya, ha kwuru sị, “Nwoke a, ọ ga-abụ Nwa Devid?”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.