Luk 9:57
Luke 9:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ha nọ na-aga ije a, otu nwoke sịrị ya, “Aga m eso gị gaa ebe ọbụla ị na-aga.”
Luke 9:57 in English
Luke 9:57 · Berean Standard Bible
As they were walking along the road, someone said to Jesus, “I will follow You wherever You go.”
Context
55Ọ tụgharịrị bara ha mba. 56Ma ha pụrụ banye nʼobodo nta ọzọ. 57Mgbe ha nọ na-aga ije a, otu nwoke sịrị ya, “Aga m eso gị gaa ebe ọbụla ị na-aga.” 58Jisọs zara, sị, “Nkịta ọhịa nwere ọnụ ebe ha na-edina, ụmụ nnụnụ nke igwe nwekwara akwụ, ma Nwa nke Mmadụ enweghị ebe ọ na-atụkwasị isi.” 59Ọ gwara onye ọzọ sị, “Soro m.”
Ma ọ sịrị ya. Onyenwe anyị, “Biko, nye m ohere ka m gaa buru ụzọ lie nna m.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.