Native Bible

Luke 9:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ha jụrụ ịnabata ya nʼihi na o chere ihu ịga Jerusalem.

Luke 9:53 in English

Luke 9:53 · Berean Standard Bible

But the people there refused to welcome Him, because He was heading for Jerusalem.

Context

51Mgbe oge o ji alaghachi na-abịaru nso, o chere ihu ya ịga Jerusalem. 52O zipụrụ ndị ozi, ka ha buru ya ụzọ gawa. Ka ha na-aga ha batara nʼotu obodo nta nke ndị Sameria* ịkwado ihe niile tupu ọ bịa; 53ma ha jụrụ ịnabata ya nʼihi na o chere ihu ịga Jerusalem. 54Mgbe Jemis na Jọn ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, ha sịrị ya, “Onyenwe anyị, ị chọrọ ka anyị nye iwu ka ọkụ site nʼeluigwe bịa laa ha nʼiyi?” 55Ọ tụgharịrị bara ha mba.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.