Native Bible

Luke 9:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O zipụrụ ndị ozi, ka ha buru ya ụzọ gawa. Ka ha na-aga ha batara nʼotu obodo nta nke ndị Sameria* ịkwado ihe niile tupu ọ bịa;

Luke 9:52 in English

Luke 9:52 · Berean Standard Bible

He sent messengers on ahead, who went into a village of the Samaritans to make arrangements for Him.

Context

50Jisọs sịrị ya, “Unu egbochila ya. Nʼihi na onye ọbụla na-adịghị emegide unu dịnyeere unu.” 51Mgbe oge o ji alaghachi na-abịaru nso, o chere ihu ya ịga Jerusalem. 52O zipụrụ ndị ozi, ka ha buru ya ụzọ gawa. Ka ha na-aga ha batara nʼotu obodo nta nke ndị Sameria* ịkwado ihe niile tupu ọ bịa; 53ma ha jụrụ ịnabata ya nʼihi na o chere ihu ịga Jerusalem. 54Mgbe Jemis na Jọn ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, ha sịrị ya, “Onyenwe anyị, ị chọrọ ka anyị nye iwu ka ọkụ site nʼeluigwe bịa laa ha nʼiyi?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.