Native Bible

Luke 7:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ sịrị nwanyị ahụ, “Okwukwe gị azọpụtala gị, laa nʼudo.” 7:2 Ọ bụ onye Rom. 7:27 Mal 3:1

Luke 7:50 in English

Luke 7:50 · Berean Standard Bible

And Jesus told the woman, “Your faith has saved you; go in peace.”

Context

48Mgbe ahụ ọ gwara ya sị, “A gbagharala gị mmehie gị.” 49Ma ndị ọzọ soro ya nọdụ na-eri nri bidoro ikwu nʼetiti onwe ha na-asị, “Onye bụ onye a nwere ike ọ bụladị ịgbaghara mmehie?” 50Ọ sịrị nwanyị ahụ, “Okwukwe gị azọpụtala gị, laa nʼudo.” 7:2 Ọ bụ onye Rom. 7:27 Mal 3:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.