Native Bible

Luke 4:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ gara nʼihu na-ekwusa oziọma nʼụlọ ekpere niile dị na Judịa. 4:4 Dit 8:3 4:8 Dit 6:13 4:11 Abụ 91:11,12 4:12 Dit 6:16 4:19 Aịz 61:1,2

Luke 4:44 in English

Luke 4:44 · Berean Standard Bible

And He continued to preach in the synagogues of Judea.*

Context

42Mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gaa ebe naanị ya nọ. Ndị mmadụ nọ na-achọgharị ya; mgbe ha bịaruru ebe ọ nọ, ha gbalịsịrị ike ime ka ọ ghara ịhapụ ha. 43Ma ọ sịrị ha, “Aghaghị m ikwusa oziọma alaeze Chineke nʼobodo ndị ọzọ, nʼihi na ọ bụ nʼihi ya ka e zitere m.” 44Ọ gara nʼihu na-ekwusa oziọma nʼụlọ ekpere niile dị na Judịa. 4:4 Dit 8:3 4:8 Dit 6:13 4:11 Abụ 91:11,12 4:12 Dit 6:16 4:19 Aịz 61:1,2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.