Luk 3:12
Luke 3:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụladị ndị ọna ụtụ bịakwara ka e mee ha baptizim. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, gịnị ka anyị kwesiri ime?”
Luke 3:12 in English
Luke 3:12 · Berean Standard Bible
Even tax collectors came to be baptized. “Teacher,” they asked, “what should we do?”
Context
10Ma igwe mmadụ ahụ jụrụ ya sị, “Gịnị ka anyị kwesiri ime?” 11Ọ zara ha sị, “Onye ọbụla nwere uwe abụọ, ya nye onye ọ na-adịghị nke o nwere otu. Onye nwere nri ya meekwa otu ahụ.” 12Ọ bụladị ndị ọna ụtụ bịakwara ka e mee ha baptizim. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, gịnị ka anyị kwesiri ime?” 13Ọ sịrị ha, “Unu anatala karịa otu unu kwesiri ịnata.” 14Ndị agha bịakwara jụọ ya sị, “Gịnịkwa ka anyị kwesiri ime?”
Ọ sịrị ha, “Unu ejikwala ike apụnara ndị mmadụ ego ha; unu ebokwala ndị mmadụ ebubo ụgha, ka afọ ju unu nʼụgwọ a na-akwụ unu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.