Luk 24:25
Luke 24:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ sịrị ha, “Unu bụ nnọọ ndị nzuzu!* Leenụ ka o si siere unu ike ikwere ihe niile ndị amụma kwuru.
Luke 24:25 in English
Luke 24:25 · Berean Standard Bible
Then Jesus said to them, “O foolish ones, how slow are your hearts to believe all that the prophets have spoken!
Context
23Ma ha ahụghị ahụ ya. Ha bịara kọrọ anyị na ha hụrụ ọhụ nke ndị mmụọ ozi, bụ ndị gwara ha na ọ dị ndụ. 24Ya mere ụfọdụ nʼime ndị otu anyị gara nʼili ahụ chọpụta na ihe niile ụmụ nwanyị a kwuru mere otu ahụ ha siri kwuo ya. Ma ha ahụkwaghị ya.” 25Ọ sịrị ha, “Unu bụ nnọọ ndị nzuzu!* Leenụ ka o si siere unu ike ikwere ihe niile ndị amụma kwuru. 26Ọ bụ na o kwesighị ka Kraịst taa ahụhụ ndị a tupu ọ banye nʼebube ya?” 27Ya mere, ọ kọwaara ha ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ banyere ya onwe ya malite na nke Mosis ruo na ndị amụma niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.