Native Bible

Luke 19:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ banyere Jeriko mgbe ọ na-agafe.

Luke 19:1 in English

Luke 19:1 · Berean Standard Bible

Then Jesus entered Jericho and was passing through.

Context

1Ọ banyere Jeriko mgbe ọ na-agafe. 2Otu nwoke nọ ebe ahụ, aha ya bụ Zakịọs; ọ bụ onyeisi ndị ọna ụtụ bụrụkwa ọgaranya. 3Ọ chọrọ ịhụ onye Jisọs bụ ma ebe ọ bụ onye mkpụmkpụ, ọ dịrịghị ya mfe nʼihi igwe mmadụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.