Luk 17:37
Luke 17:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha jụrụ ya sị, “Olee ebe, Onyenwe anyị?” Ọ sịrị ha, “Ebe ọbụla ozu dị, ka udele na-ezukọta.” 17:36 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 24:40.
Luke 17:37 in English
Luke 17:37 · Berean Standard Bible
“Where, Lord?” they asked. Jesus answered, “Wherever there is a carcass, there the vultures will gather.”
Context
35Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ ọka nʼotu ebe, a ga-ewere otu ma hapụ nke ọzọ.” 36Ụmụ nwoke abụọ ga-anọ nʼubi, a ga-ewere otu onye hapụ nke ọzọ.* 37Ha jụrụ ya sị, “Olee ebe, Onyenwe anyị?”
Ọ sịrị ha, “Ebe ọbụla ozu dị, ka udele na-ezukọta.”
17:36 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 24:40.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.