Luk 17:35
Luke 17:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ ọka nʼotu ebe, a ga-ewere otu ma hapụ nke ọzọ.”
Luke 17:35 in English
Luke 17:35 · Berean Standard Bible
Two women will be grinding grain together: One will be taken and the other left.”*
Context
33Onye ọbụla chọrọ iche ndụ ya nche ka ọ ga-efunarị, ma onye ọbụla na-atụfu ndụ ya ga-echebe ya. 34Asị m unu, nʼanyasị ahụ mmadụ abụọ ga-edina nʼotu akwa, a ga-ewepụ otu nʼime ha hapụ onye nke ọzọ. 35Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ ọka nʼotu ebe, a ga-ewere otu ma hapụ nke ọzọ.” 36Ụmụ nwoke abụọ ga-anọ nʼubi, a ga-ewere otu onye hapụ nke ọzọ.* 37Ha jụrụ ya sị, “Olee ebe, Onyenwe anyị?”
Ọ sịrị ha, “Ebe ọbụla ozu dị, ka udele na-ezukọta.”
17:36 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 24:40.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.