Native Bible

Luke 17:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. Ọ bụ onye Sameria.

Luke 17:16 in English

Luke 17:16 · Berean Standard Bible

He fell facedown at Jesus’ feet in thanksgiving to Him—and he was a Samaritan.

Context

14Mgbe ọ hụrụ ha, ọ sịrị ha, “Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu.” Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha. 15Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, ọ laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke. 16Ọ dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. Ọ bụ onye Sameria. 17Jisọs jụrụ sị, “Ọ bụghị mmadụ iri ka e mere ka ha dị ọcha, ebeekwanụ ka itoolu ndị ọzọ nọ? 18Ọ bu naanị onye mba ọzọ a lọghachiri inye Chineke otuto?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.