Luk 11:54
Luke 11:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na-esiri ya ọnya, ka ha mara ma ọ ga-ekwuhie ọnụ, ka ha hụ ihe ha ga-eji jide ya. 11:42 Nke a na-akpọ roo 11:44 Apụtaghị ihe ya bụ nke zoro ezo.
Luke 11:54 in English
Luke 11:54 · Berean Standard Bible
waiting to catch Him in something He might say.
Context
52“Ahụhụ ga-adịrị unu bụ ndị ozizi iwu, nʼihi na unu wepụrụ ọtụghe igodo nke amamihe. Unu onwe unu abanyeghị, ma unu gbochikwara ndị na-abata ịbata.” 53Mgbe o si nʼebe ahụ pụọ, ndị ode akwụkwọ na ndị Farisii bidoro isogbu ya, na ịkpasu ya ikwu ọtụtụ okwu, 54na-esiri ya ọnya, ka ha mara ma ọ ga-ekwuhie ọnụ, ka ha hụ ihe ha ga-eji jide ya.
11:42 Nke a na-akpọ roo
11:44 Apụtaghị ihe ya bụ nke zoro ezo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.