Levitikọs 6:1
Leviticus 6:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị gwara Mosis sị,
Leviticus 6:1 in English
Leviticus 6:1 · Berean Standard Bible
And the LORD said to Moses,
Context
1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2“Ọ bụrụ na onye ọbụla emehie bụrụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị, site nʼiduhie onye agbataobi ya banyere ihe e tinyere ya nʼaka idebe, maọbụ izunarị mmadụ ihe, maọbụ iji aghụghọ nara mmadụ ibe ya ihe; 3maọbụ site nʼijide ihe furu efu nke ọ chọtara ghaa ụgha banyere ya. Ma ọ bụrụ na ha a ṅụọ iyi na ha ejighị ya, maọbụ gbasara ụdị mmehie mmadụ pụrụ ime.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.