Levitikọs 26:46
Leviticus 26:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ na ndụmọdụ Onyenwe anyị guzobere nʼugwu Saịnaị, nʼetiti ya onwe ya, na ụmụ Izrel, site nʼaka Mosis.* 26:1 Ọpụ 20:4 26:2 Lev 19:30 26:13 Ya bụ, yoku 26:40 1Jọn 1:9 26:44 Rom 11:2 26:44 Dit 4:31 26:46 Lev 7:38; 27:34
Leviticus 26:46 in English
Leviticus 26:46 · Berean Standard Bible
These are the statutes, ordinances, and laws that the LORD established between Himself and the Israelites through Moses on Mount Sinai.
Context
44Ma ewezugakwa ihe ndị a niile, agaghị m ajụ ha,* maọbụ sọọ ha oyi, ruo na ibibi ha kpamkpam mgbe ahụ ha nọ nʼala ndị iro ha. Agakwaghị m emebi ọgbụgba ndụ* mụ na ha gbara nʼihi na abụ m Onyenwe anyị Chineke ha. 45Kama nʼihi ha, aga m echeta ọgbụgba ndụ ahụ mụ na nna nna ha gbara, ịbụ Chineke ha, ndị ahụ m kpọpụtara site nʼala Ijipt nʼihu mba niile. Abụ m Onyenwe anyị.’ ” 46Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ na ndụmọdụ Onyenwe anyị guzobere nʼugwu Saịnaị, nʼetiti ya onwe ya, na ụmụ Izrel, site nʼaka Mosis.*
26:1 Ọpụ 20:4
26:2 Lev 19:30
26:13 Ya bụ, yoku
26:40 1Jọn 1:9
26:44 Rom 11:2
26:44 Dit 4:31
26:46 Lev 7:38; 27:34
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.