Native Bible

Leviticus 26:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“ ‘Debenụ iwu niile m nyere maka ụbọchị Izuike m,* sọpụkwaranụ ebe nsọ m. Abụ m Onyenwe anyị.

Leviticus 26:2 in English

Leviticus 26:2 · Berean Standard Bible

You must keep My Sabbaths and have reverence for My sanctuary. I am the LORD.

Context

1“ ‘Unu emerela onwe unu arụsị* ọbụla, maọbụ guzobe oyiyi apịrị apị, maọbụ ogidi nkume ọbụla ọtọ, nye onwe unu. Unu edokwala nkume a pịrị apị ọbụla nʼala unu maka ịkpọ isiala nye ya. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu. 2“ ‘Debenụ iwu niile m nyere maka ụbọchị Izuike m,* sọpụkwaranụ ebe nsọ m. Abụ m Onyenwe anyị. 3“ ‘Ọ bụrụ na unu ejegharịa nʼụkpụrụ m, lezie anya debe iwu m niile, 4aga m enye unu mmiri ozuzo nʼoge ya, nke ga-eme ka ala unu mịa ọtụtụ ihe ubi. Osisi unu niile ga-ejupụtakwa na mkpụrụ mgbe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.