Levitikọs 26:1
Leviticus 26:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“ ‘Unu emerela onwe unu arụsị* ọbụla, maọbụ guzobe oyiyi apịrị apị, maọbụ ogidi nkume ọbụla ọtọ, nye onwe unu. Unu edokwala nkume a pịrị apị ọbụla nʼala unu maka ịkpọ isiala nye ya. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu.
Leviticus 26:1 in English
Leviticus 26:1 · Berean Standard Bible
“You must not make idols for yourselves or set up a carved image or sacred pillar; you must not place a sculpted stone in your land to bow down to it. For I am the LORD your God.
Context
1“ ‘Unu emerela onwe unu arụsị* ọbụla, maọbụ guzobe oyiyi apịrị apị, maọbụ ogidi nkume ọbụla ọtọ, nye onwe unu. Unu edokwala nkume a pịrị apị ọbụla nʼala unu maka ịkpọ isiala nye ya. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu. 2“ ‘Debenụ iwu niile m nyere maka ụbọchị Izuike m,* sọpụkwaranụ ebe nsọ m. Abụ m Onyenwe anyị. 3“ ‘Ọ bụrụ na unu ejegharịa nʼụkpụrụ m, lezie anya debe iwu m niile,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.