Native Bible

Leviticus 25:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na mụ ka ụmụ Izrel bụ ndị ohu nye. Ha bụ ndị ohu m, ndị m kpọpụtara site nʼala Ijipt. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu. 25:10 Inwere onwe pụtara mmeri maọbụ Jubili. 25:36 Ọpụ 22:25 25:43 Ọpụ 1:13 25:49 Nwanna Onye ahụ ga-abụ nwa nwoke nwanne nna ya.

Leviticus 25:55 in English

Leviticus 25:55 · Berean Standard Bible

For the Israelites are My servants. They are My servants, whom I brought out of the land of Egypt. I am the LORD your God.

Context

53A ga-emeso ha dịka ndị ọrụ e goro ego kwa afọ, ma ị ga-ahụ na onye ha nọ nʼokpuru ya agaghị eji aka ike chịa ha. 54“ ‘Ma ọ bụrụ na e nweghị ike gbapụta ya site nʼụzọ ndị a niile, ya na ụmụ ya ga-enwere onwe ha mgbe afọ inwere onwe ahụ zuru. 55Nʼihi na mụ ka ụmụ Izrel bụ ndị ohu nye. Ha bụ ndị ohu m, ndị m kpọpụtara site nʼala Ijipt. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu. 25:10 Inwere onwe pụtara mmeri maọbụ Jubili. 25:36 Ọpụ 22:25 25:43 Ọpụ 1:13 25:49 Nwanna Onye ahụ ga-abụ nwa nwoke nwanne nna ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.