Native Bible

Leviticus 23:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ebibikwa onye ọbụla rụrụ ọrụ nʼụbọchị ahụ.

Leviticus 23:30 in English

Leviticus 23:30 · Berean Standard Bible

I will destroy from among his people anyone who does any work on this day.

Context

28Unu arụla ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ nʼihi na ụbọchị ahụ bụ ụbọchị ịchụ aja mkpuchi mmehie unu nʼihu Onyenwe anyị Chineke unu. 29Onye ọbụla na-ejighị ụbọchị ahụ weda onwe ya nʼala ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya. 30Aga m ebibikwa onye ọbụla rụrụ ọrụ nʼụbọchị ahụ. 31Unu agaghị arụ ọrụ ọbụla. Nʼebe ọbụla unu bi, ụkpụrụ a ga-adịgide nye unu niile site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32Ọ ga-abụ ụbọchị izuike zuruoke nye unu, unu ga-ewedakwa onwe unu nʼala. Nʼụbọchị nke itoolu nke ọnwa ahụ, site nʼuhuruchi ruo nʼuhuruchi nke na-esote ya, unu ga-edebe izuike unu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.